Gaa n'Isiokwu

MEE 26, 2023
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 4

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 4

N’akụkọ a, otu onye so n’Òtù Na-achị Isi ga-agwa anyị okwu ga-eme ka ịga mgbakọ ukwu ihu na ihu gụsiwa anyị agụụ ike. Ọ ga-akọwakwa otú Jehova si na-echebe ndị ya.