Gaa n'Isiokwu

Nkwurịta Okwu

Na-ewepụtanụ Ezigbo Oge Unu Ga-eji Na-anọrị

Di na nwunye nwere ike ịnọ n’otu ọnụ ụlọ ma ghara ịna-ekwurịta okwu otú ha kwesịrị. Olee ihe di na nwunye ga-eme ka oge ha ji anọrị bakwuoro ha uru?

Ihe Unu Ga-eme Ka Ekwentị Ghara Ibutere Unu Nsogbu

Ekwentị ma ọ bụ ihe ndị yiri ya nwere ike ịbara gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị uru ma ọ bụ butere unu nsogbu. Olee nke ọ na-emere unu?

Otú Di na Nwunye Kwesịrị Isi Na-ekwurịta Nsogbu

Ihe na-adị ụmụ nwoke mkpa ma ha kwurịtawa okwu dị iche n’ihe na-adị ụmụ nwaanyị mkpa. Dị na nwunye agaghị na-ese okwu ma ha ghọta ya otú a.

Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịna-ege Ntị nke Ọma

Ọ bụrụ na ị na-ege ntị mgbe nwunye gị na-agwa gị okwu, ọ ga-egosi na ị hụrụ ya n’anya. Gụọ ihe ga-enyere gị aka ịna-ege ntị nke ọma.

Otú Unu Ga-esi Na-ekpebi Ihe Ga-adị Unu Abụọ Mma

E nwere ihe anọ ga-enyere gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị aka ịgbakọ aka kpebie ihe unu ga-eme kama ịna-arụ ụka.

Ihe Ga-enyere Ezinụlọ Aka Ịna-ebi n’Udo

Baịbụl ò nwere ike inyere ezinụlọ aka ka ha kwụsị ịna-esekarị okwu? Gụọ ihe ndị na-eme ihe Baịbụl kwuru kwuru.

Otú Di na Nwunye Ga-esi Kwụsị Ịna-agbachi Ibe Ha Nkịtị

Gịnị mere o ji abụ ụfọdụ di na nwunye setụ okwu ha akwụsị ighe ibe ha ọnụ? Gịnị ga-enyere ha aka ikpezi ma ha see okwu?

Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịna-ejide Onwe Gị ma A Kpasuo Gị Iwe

Iwe iwe na ibu iwe n’obi nwere ike ịkpatara gị ọrịa. Oleezi ihe ị ga-eme ma di gị ma ọ bụ nwunye gị kpasuo gị iwe?

Otú Di na Nwunye Ga-esi Kwụsị Ịna-esekarị Okwu

Gị na di gị ma ọ bụ gị na nwunye gị ọ̀ na-esekarị okwu? Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere unu aka.

Otú Di na Nwunye Ga-esi Kwụsị Ịna-agwa Ibe Ha Okwu Ọjọọ

Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na gị na di gị ma ọ bụ gị na nwunye gị na-agwakarị ibe unu okwu ọjọọ?

Di na Nwunye Ịrịọ Ibe Ha Mgbaghara

M̀ kwesịrị ịrịọ mgbaghara ma ọ bụrụ na ọ bụghị m chọrọ okwu?

Ihe Ga-enyere Di na Nwunye Aka Ịna-agbaghara Ibe Ha

Gịnị mere o ji esiri di na nwunye ụfọdụ ike ịgbaghara ibe ha? Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka.

Otú I Kwesịrị Isi Na-emeso Ụmụ Di Gị Ma Ọ Bụ Ụmụ Nwunye Gị Ihe

Ọ bụrụ na nwoke ma ọ bụ nwaanyị mụburu ụmụ tupu ya alụọ onye ọzọ, olee otú ihe Baịbụl kwuru ga-esi enyere ha aka ka ha na ndị ikwu na ibe ha na nne ma ọ bụ nna ụmụ ahụ dịrị ná mma?