Gaa n'Isiokwu

IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL

Ekwela Ka Ndị Mmụọ Ọjọọ Ghọgbuo Gị!

Gụọ Baịbụl ka ị mata ihe i nwere ike ime ka ndị mmụọ ọjọọ ghara ịghọgbu gị. Danloduo ihe a, gụọkwa akụkọ Baịbụl dị na ya. Ka ị na-agụ ya, were ya na ị nọ ebe ahụ mgbe ihe ahụ ị na-agụ na-eme!