Gaa n'Isiokwu

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI? (IHE GA-ENYERE GỊ AKA)

Chineke Meere Anyị Ihe Ọma Kwe Ka Anyị Na-ekpegara Ya Ekpere (Nkebi nke 1)

Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 17 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

Chọpụta ihe anyị kwesịrị ime ma ọ bụrụ na anyị chọrọ ka Chineke na-aza ekpere anyị.