Gaa n'Isiokwu

Ọrụ na Ego

ỌRỤ

N’ụwa A Nsogbu Juru, Ghara Ịna-emefusị Ego Gị

Ọ bụrụ na ị naghị emefusị ego gị, ọ ga-adịrị gị mfe ịma ihe i kwesịrị iji ego nke i nwere enwe na-eme n’oge nsogbu.

Ọ̀ Ka Bara Uru Ịna-arụsi Ọrụ Ike?

Ụfọdụ ndị chere na ọrụ siri ike abụghị maka ha. Ma, ọtụtụ ndị na-enwe mmasị ịrụsi ọrụ ike. Gịnị na-enyere ha aka ịna-enwe obi ụtọ n’ọrụ ha?

Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Ọrụ

Mmadụ ò kwesịrị ịrụ ụdị ọrụ ọ bụla?

Ọrụ I Ji n’Aka Ọ̀ Karịrị Akarị?

Ọ na-esiri ọtụtụ ndị ike inweta oge ga-ezuru ha iji rụọ ọrụ ha, na nke ga-ezuru ha iji mee ihe ndị dị n’ụlọ. Olee ihe na-akpata ya? Gịnị nwere ike ike inye aka?

Ile Ego Anya Otú Kwesịrị Ekwesị

Ego Ọ̀ Bụ Mkpọrọgwụ nke Ihe Ọjọọ Niile?

Ndị mmadụ na-ekwukarị na ‘ego bụ mkpọrọgwụ nke ihe ọjọọ niile,’ ma nke a abụghị otú Baịbụl si kwuo ya.

Ihe Ga-eme Ka Ndụ Gị Ka Mma—Ego

Olee otú Baịbụl nwere ike isi mee ka nsogbu anyị na-enwe banyere ego belata?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ego?

Ego ọ̀ bụ mgbọrọgwụ ihe ọjọọ?

Otú E Kwesịrị Isi Na-ele Ego Anya

Ajụjụ asaa ga-enyere gị aka ịma ma ị̀ na-ele ego anya otú na-ekwesịghị ekwesị.

Otú Ị Ga-esi Na-enwe Obi Ụtọ​—⁠Inwe Afọ Ojuju na Imesapụ Aka

Ọtụtụ ndị na-ewere ya na ihe ihe ịgaziri mmadụ pụtara bụ inwe akụnụba. Ma inweta ego na ọtụtụ ihe onwunwe, ọ̀ na-eme ka mmadụ na-enwe obi ụtọ? Olee ihe ihe ndị na-eme eme na-egosi?

Inwe Ego na Ịgụ Oké Akwụkwọ Hà Ga-eme Ka Ihe Dịrị Gị ná Mma n’Ọdịnihu?

Ọtụtụ ndị achọpụtala na n’agbanyeghị na ha gụrụ oké akwụkwọ, nweekwa ego, ihe anaghị agachara ha otú ha tụrụ anya ya.

Ihe Atọ Ego Na-agaghị Azụtali

Anyị na-eji ego azụ ihe ndị dị anyị mkpa ma ego anaghị azụtali ihe ndị kacha mkpa ná ndụ.

Nchegbu Gbasara Ego

Otu nwoke gbooro ezinụlọ ya mkpa ha, ọbụnadị mgbe ego ole a na-ere ihe oriri rịrị elu ọjị n’obodo ha.

Achọtara M Akụ̀ nke Bụ́ Ezigbo Ya

Olee otú onye o ji ego achụ ego bara ọgaranya si chọta ihe bara uru karịa akụnụba na ego

Ijizi Ego Ejizi

Ihe Ndị Na-Eto Eto Kwuru Gbasara Ego

Lee vidio a ka ị mata otú ị ga-esi na-echekwa ego gị, na-emefu ya, nakwa otú i kwesịrị isi na-ele ego anya.

Baịbụl Ọ̀ Ga-enyeliri Ndị Ihe Na-esiri Ike na Ndị Ji Ụgwọ Aka?

Ego agaghị azụtali obi ụtọ, ma o nwere ihe anọ Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ná mkpata na mmefu gị.

Otú Unu Ga-esi Ghara Ịna-Emefusị Ego

Echela ka ego unu gwụchaa kpamkpam tupu gị elebara otú unu si azụ ihe anya. Gụọ ihe ga-enyere unu aka ka unu ghara ịna-emefusị ego unu.

Ihe Ị Ga-eme ma Ị Laghachi n’Ụlọ Unu

Ò nwetụla mgbe ị hapụrụ ụlọ gaa biri nke onwe gị ma ihe emechaa siwere gị ike? Ihe e kwuru n’isiokwu a ga-enyere gị aka.

M̀ Kwesịrị Ịga Gbaziri Ego?

Ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ikpebi ihe ị ga-eme.

Ịda Ogbenye

Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Ịda Ogbenye

Ndị ụwa na-atụ ọnụ hà nwere ike ịna-enwe obi ụtọ?

Ò Nwere Mgbe Mmadụ Na-agaghịzi Ada Ogbenye n’Ụwa A?

Ònye ga-emeli ka ụmụ mmadụ gharazie ịda ogbenye?

Ahụhụ Ndị Ụwa Na-atụ n’Ọnụ Na-ata Ọ̀ Na-emetụ Chineke n’Obi?

Chọpụta otú Chineke si egosi na ahụhụ ndị ụwa na-atụ n’ọnụ na-ata na-emetụ ya n’obi.

Ihe Mere Ndị Mmadụ Ji Aga Ala Ọzọ Na Otú Ihe Na-adị ma Ha Ruo

Ì chere na ịga biri n’obodo ọzọ ga-eme ka ihe dịrị ezinụlọ gị mma?