Gaa n'Isiokwu

Katuun Ndị E Sere Ese E Ji Akụzi Baịbụl

Ị ga-aghọtakwu akụkọ ndị a kọrọ na Baịbụl ma ị nọrọ ebe a gụọ ihe ndị e dere na katuun ndị a ma ọ bụkwanụ bipụta ha. E mechazie, gị na ndị ezinụlọ unu azaa ajụjụ ndị a jụrụ n’okpuru akụkọ nke ọ bụla. Unu mee otú ahụ, unu ga-amụta ihe ndị ga-abara unu uru.