Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu

Gị na ndị ezinụlọ gị ga na-ebi n’udo, na-enwekwa obi ụtọ ma unu na-eme ihe Baịbụl kwuru.

Okwu Mmalite

Unu nwere ike inwe obi ụtọ n’ezinulo unu ma unu mee ihe ndị Baịbul kwuru e dere na Broshọ a.

ISIOKWU NKE 1

Chineke Ga-enyere Unu Aka Ịna-ebi n’Udo

Naanị ichebara ajụjụ abụọ dị mkpa echiche ga-enyere gị aka ka gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị na-ebi n’udo.

ISIOKWU NKE 2

Agbala n’Èzí

E wezụga ịkwa iko, è nwere ihe ọzọ ọ ga-abụ di ma ọ bụ nwunye mee ya abụrụ na ọ na-agba n’èzí?

ISIOKWU NKE 3

Otú Unu Ga-esi Na-edozi Esemokwu

Otú di na nwunye si edozi ihe na-esere ha ga-eme ka ezinụlọ ha sie ike, ha ana-ebikwa n’udo.

ISIOKWU NKE 4

Otú Unu Ga-esi Hazie Ihe Unu Na-eji Ego Unu Eme

Olee otú ikwesị ntụkwasị obi na ikwu eziokwu si eme ka udo dị n’ezinụlọ?

ISIOKWU NKE 5

Otú Gị na Ndị Ọgọ Gị ma Ọ Bụ Ndị Be Di Gị Ga-esi Na-adị n’Udo

E nwere ihe ị ga-eme ka gị na ndị ezinụlọ unu dịrị n’udo, gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị ana-ebikwa nke ọma.

ISIOKWU NKE 6

Otú Ụmụaka Si Agbanwe Ndụ Di na Nwunye

Di na nwunye mụta nwa, hà nwere ike ịhụkwu ibe ha n’anya?

ISIOKWU NKE 7

Otú Unu Ga-esi Na-azụ Nwa Unu

Ịzụ ụmụaka abụghị naanị inye ha iwu ma ọ bụ ịta ha ahụhụ.

ISIOKWU NKE 8

Mgbe Nsogbu Batara n’Ezinụlọ

Gakwuru ndị ga-enyere gị aka.

ISIOKWU NKE 9

Jirinụ Ife Jehova Kpọrọ Ihe

Olee otú ofufe ezinụlọ unu na-enwe ga-esi na-atọ unu ụtọ?