Gaa n'Isiokwu

Olee Otú Anyị Ga-esi Amata Azịza Ajụjụ Ndị Na-echu Anyị Ụra?

Olee Otú Anyị Ga-esi Amata Azịza Ajụjụ Ndị Na-echu Anyị Ụra?

Ì chere na ọ bụ . . .

  • ịjụ ndị nkụzi?

  • ịjụ ndị agadi?

  • ka ọ̀ bụ ịgụ Baịbụl?

OTU ONYE SO DEE BAỊBỤL GWARA CHINEKE, SỊ:

“Mee m ka m na-aghọta ihe . . . Okwu gị niile bụ eziokwu.”​—Abụ Ọma 119:​144, 160, Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.

Baịbụl na-aza ọtụtụ nde mmadụ ajụjụ ndị ha nwere.

Ị̀ ga-achọ iso ná ndị Baịbụl na-aza ajụjụ ndị na-echu ha ụra?

Adres Ịntanet anyị bụ́ jw.org/ig ga-enyere gị aka.

WERE akwụkwọ dị iche iche

OLEE NKE Ị GA-ACHỌ ỊMATA AZỊZA YA N’IME AJỤJỤ NDỊ A?

Gaa na jw.org/ig ka ị hụ otú Baịbụl si zaa ajụjụ ndị a.

(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA)