Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Tachie Obi Ka Noa

Tachie Obi Ka Noa

Were Ya:

  1. 1. Noa fere Jehova, ya nan-dịe-zinụlọ ya.

    Jehova hụrụ ha n’anya. Ha mere ezio-mume.

    Ha rụrụ ụgbọ ‘miri k’e jiri chebe ha.

    Ha mer’uche Jehova. Ha kwusara oziọ-ma.

    (UKWE)

    Noa fere naanị Jehova.

    O kwusara oziọ-ma,

    Kwusaa ya ru’ọgwụgwụ.

    M fee Jehova ka Noa,

    Sọpụrụ Jehova,

    M g’abụe-nyi ya.

  2. 2. Ụfọdụ nọ n’achị ya n’ezinụlọ y’ọchị.

    Ma, Noa gbalịrị chebe ndịe-zinụlọ ya.

    Omume ọtụtụ n’eme bụo-mume rụr’arụ.

    Noa hà tachir’obi ka Jehova ṅụrịa.

    (UKWE)

    Noa fere naanị Jehova.

    O kwusara oziọ-ma,

    Kwusaa ya ru’ọgwụgwụ.

    M fee Jehova ka Noa,

    Sọpụrụ Jehova,

    M g’abụe-nyi ya.