Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ 148

I Nyere Anyị Ọkpara Gị

I Nyere Anyị Ọkpara Gị

Danloduo ya:

(Jọn 15:13)

  1. Jehova Nn’anyị,

    A’yị niile gaar’anwụ.

    M’i nyere Kraịst Jizọs,

    A’yị g’adịzi ndụ.

    A’yị n’enye gị ndụ anyị,

    N’agba mbọ n’ozi gị.

    A’yị g’agwa ya ndị ọzọ

    N’ihi n’ọ b’uche gị.

    (KORỌS)

    I nyer’Ọkpara gị.

    A’yị n’abụku gị abụ.

    A’yị g’abụ y’ebigh’ebi

    Mak’Ọkpara g’i nyer’anyị.

  2. Obiọma i nwere

    N’adọt’anyị eb’ị nọ.

    Aha gị n’enyi any’ị bụ

    N’amasị anyị.

    Ma, Jizọs bụ onyinye

    Kachanụ i nyer’anyị.

    I ziteer’anyị ya.

    Ọ nwụrụ n’ihi anyị.

    (KORỌS)

    I nyer’Ọkpara gị.

    A’yị n’abụku gị abụ.

    A’yị g’abụ y’ebigh’ebi

    Mak’Ọkpara g’i nyer’anyị.

    (NGWỤCHA YA)

    Jehova Nn’anyị, anyị n’ekele gị,

    N’asị gị, i meela n’ih’izit’Ọkpara gị.

(Gụọkwa Jọn 3:16; 1 Jọn 4:9.)