Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 10

Toonụ Jehova Chineke Anyị

Toonụ Jehova Chineke Anyị

(Abụ Ọma 145:12)

  1. 1. Toonụ Jaa. Toonụ Jehova.

    Meenụ k’a mara aha ya.

    Toonụ ya. Gwa ’madụ niile

    N’ụbọchị Jehova dịzin-so.

    Jehova kwuru n’oge eruola

    K’Ọkpara ya bụrụ Eze.

    K’anyị niile gaa gwa ’madụ niile

    Na Jehova g’agọzia-nyị.

    (UKWE)

    Toonụ Jaa. Toonụ Jehova.

    Mee k’ụwa mara n’ọ dịe-bube.

  2. 2. Toonụ Jaa. N’etosi y’ike.

    Jir’abụ dịụ-tọ n’eto ya.

    Toonụ ya. K’anyị gaa kwusaa

    Na Jehova bụ Chi dịe-bube.

    Ọrụ ya dịe-bube. Ọ bụỌ-kaakaa.

    Man’ọ dị umeala n’obi.

    Ọ dị ebere, mara mkp’anyị.

    Ọ n’aza m’anyị kpọkuo ya.

    (UKWE)

    Toonụ Jaa. Toonụ Jehova.

    Mee k’ụwa mara n’ọ dịe-bube.