Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 68

Ịgha Mkpụrụ Alaeze

Ịgha Mkpụrụ Alaeze

(Matiu 13:4-8)

  1. 1. Biko, bịa k’anyị jir’otuo-bi

    Rụ’ọrụ Jizọs Kraịst nyer’anyị.

    Jizọs g’edua-nyị k’anyị rụọ ya.

    Ṅomie otúo si kụzi’ihe.

    Mkpụr’Al’eze g’eto n’im’obi

    Ndị niile nwer’ezio-bi.

    K’anyị jir’ọṅụ n’agbam-bọ kw’ụbọchị,

    N’arụọ-rụ Jizọs Kraịst nyer’anyị.

  2. 2. N’eme k’ozi gị n’eru n’obi.

    Jehova ga n’agọzi ya.

    Gbalịa gaghachi nyere h’aka

    Ka ha mụt’Okwu Chineke.

    Gbalịa n’enyere h’aka imeri

    Nsogbu niile ha g’enwe.

    Okwu Chineke ga n’eto n’obi ha.

    Ọ g’eme k’ị n’enwe obiụ-tọ.

(Gụọkwa Mat. 13:19-23; 22:37.)