Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 98

Akwụkwọ Nsọ Si n’Ike Mmụọ Nsọ Chineke

Akwụkwọ Nsọ Si n’Ike Mmụọ Nsọ Chineke

(2 Timoti 3:16, 17)

  1. 1. Chineke nyer’anyị Baịbụl.

    O ji ya n’eduzia-nyị.

    Anyị kwe k’ọ n’eduzia-nyị,

    Ọ ga n’eme k’anyị h’ụzọ.

  2. 2. Baịbụl bụ Okwu Chineke.

    N’amụ ya n’oge niile.

    Ị g’ama uche Chineke.

    Ị g’amụta ịkụz’ihe.

  3. 3. Anyị si n’Okwu ya mata

    N’ọ hụkwar’anyị n’anya.

    Kw’ụbọchị, anyị gụọ Baịbụl,

    Okwukw’anyị ga n’es’ike.

(Gụọkwa Ọma 119:105; Ilu 4:13.)