ỤLỌ NCHE Nke 5 n'Afọ 2016 | Ònye Ga-akasili Gị Obi ma Nsogbu Bịara Gị?

Nkasi obi dị anyị niile mkpa karịchaa ma nsogbu bịaara anyị. Ụlọ Nche a kọrọ otú Chineke si akasi anyị obi mgbe nsogbu bịaara anyị.

ISIOKWU TETA! A

Nkasi Obi Dị Anyị Niile Mkpa

Ònye ga-akasili gị obi ma mmadụ nwụnahụ gị, ma a chụọ gị n’ọrụ, i nwee nsogbu n’ezinụlọ gị, ma ọ bụ ma ị rịawa ọrịa?

ISIOKWU TETA! A

Otú Chineke Si Akasi Mmadụ Obi

Ụzọ anọ Chineke si akasi ndị nwere nsogbu obi.

ISIOKWU TETA! A

Otú Chineke Si Akasi Anyị Obi n’Oge Nsogbu

Gụọ isiokwu a ka ị mata otú e si kasie ụfọdụ ndị obi mgbe ha nwere ezigbo nsogbu.

ṄOMIE OKWUKWE HA

“Ọ Bụ Jehova Nwe Agha A”

Olee ihe nyeere Devid aka imeri Golayat? Olee ihe anyị ga-amụta n’akụkọ Devid?

Akụkọ Devid na Golayat, Ò Mere Eme n’Eziokwu?

Ụfọdụ ndị na-ekwu na akụkọ Devid na Golayat emeghị eme. Ihe a ha kwuru ọ̀ bụ eziokwu?

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

M Na-ewebu Iwe Ọkụ, Na-alụkwa Ọgụ

Olee ihe mere ka onye na-alubu ogu okporo ámá n’obodo Meksiko ji gbanwee mewe ihe ọma?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ihe Baịbụl kwuru Alaeze Chineke bụ nwere ike iju gị anya.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịna-ekpe Ekpere? M Kpee Ekpere Chineke Ọ̀ Ga-aza M?

Ikpe ekpere otú Chineke chọrọ ga-eme ka ọ za ekpere gị.