TETA! Mee 2013 | Otú Mmadụ Ga-esi Bụrụ Ezigbo Nna

Many fathers find that they and their families benefit when they follow Bible principles.

ISIOKWU TETA! A

Otú Mmadụ Ga-esi Bụrụ Ezigbo Nna

Ihe ise Baịbụl kwuru, ndị ga-enyere gị aka ịhụ ụmụ gị n’anya ma na-emere ha ihe ndị dị ha mkpa.

ISIOKWU TETA! A

Otú Mmadụ Ga-esi Kwụsị Ịna-eti Nwunye Ya Ihe

Olee otú Baịbụl ga-esi nyere ndị na-etikarị di ha ma ọ bụ nwunye ha ihe aka ịgbanwe?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú Di na Nwunye Ga-esi Kwụsị Ịna-agwa Ibe Ha Okwu Ọjọọ

Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na gị na di gị ma ọ bụ gị na nwunye gị na-agwakarị ibe unu okwu ọjọọ?

IHE BAỊBỤL KWURU

Ile Ndị Gba Ọtọ

Ọ bụrụ na ị chọrọ ime ihe dị Chineke mma, gụọ gbasara otú o si were ile ndị gba ọtọ.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú I Kwesịrị Isi Na-agwa Nwa Gị Ihe Ọ Ga-eme na Ihe Ọ Na-agaghị Eme

Olee ihe ị ga-eme ma ọ bụrụ na ihe ọ bụla ị gwara nwa gị mee na-ewe ya iwe?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Katuun E Sere Ese nke Lọt na Ezinụlọ Ya

Danloduo katuun a, leekwa ma ò nwere ihe ị ga-amụta n’aka Lọta na ezinụlọ ya.