Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

TETA! Nke 1 n'Afọ 2021 | Amamihe nke Ga-eme Ka Ị Na-enwe Obi Ụtọ

Anyị niile chọrọ ịna-enwe obi ụtọ ná ndụ. Gụọ akwụkwọ a ka ị mata otú ị ga-esi nweta amamihe ga-enyere gị aka ịna-enwe obi ụtọ.

 

Amamihe nke Ga-eme Ka Ị Na-enwe Obi Ụtọ

Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, na-akụziri anyị ihe ga-eme ka anyị na-enwe obi ụtọ ma ugbu a ma n’ọdịnihu.

Amamihe nke Ga-eme Ka Obi Ụtọ Dị n’Ezinụlọ

Gịnị ka ndị bụ́ di, ndị bụ́ nwunye, ndị nne na nna, na ụmụaka ga na-eme ka obi ụtọ nwee ike dịrị n’ezinụlọ ha?

Otú Anyị na Ndị Ọzọ Ga-esi Na-adị n’Udo

Olee àgwà ndị ga-enyere anyị aka ka anyị na ndị ọzọ na-adị n’udo?

Ihe Ga-eme Ka Ihe Ndị I Nwere Na-eju Gị Afọ

Olee ihe ndị na-eme ka mmadụ na-enwe obi ụtọ, ihe ndị o nwere ejukwa ya afọ?

Gịnị Mere Anyị Ji Ata Ahụhụ, Na-aka Nká, Na-anwụkwa Anwụ?

Lee ihe anọ na-akpata ahụhụ, ịka nká, na ọnwụ.

Ihe Chineke Na-akụziri Anyị Na-eme Ka Anyị Nwee Olileanya

Lee nkwa ụfọdụ Chineke kwere anyị na-eme ka anyị nwee olileanya.

Ịmata Banyere Chineke Na-eme Ka Anyị Chọwa Ịbụ Enyi Ya

Gịnị ka Baịbụl na-akọrọ anyị banyere Chineke nke ga-eme ka ị chọwa ịmata onye ọ bụ?

Ị Ga-enwetali Amamihe

Ị ga-enwetali amamihe Chineke. Ọ chọkwara ka i nweta ya ka ọ baara gị uru. Ị̀ ga-achọ inweta ya?

Ị̀ Ga-achọ Ịmatakwu Banyere Ihe Ndị Ọzọ?

Ọ bụrụ na ị chọrọ, e nwere vidio, katuun ndị a na-ese na bọọdụ, ajụjụ ọnụ, na isiokwu ndị ga-enyere gị aka ime ezigbo mkpebi ma na-enwe obi ụtọ.