ỤLỌ NCHE Nke 1 n'Afọ 2019 | Ònye Bụ Chineke?

Gụọ Ụlọ Nche a ka ị mata azịza ajụjụ isii ga-enyere gị aka ịbịarukwu Chineke nso.

Ònye Bụ Chineke?

Ihe mbụ mmadụ ga-eme ka ya na Chineke dị ná mma bụ ịmata onye ọ bụ. Olee otú ị ga-esi mata onye ọ bụ?

Gịnị Bụ Aha Chineke?

Ị̀ ma na Chineke nwere aha nke mere ka ọ dị iche n’onye ọ bụla ọzọ?

Olee Ụdị Onye Chineke Bụ?

Olee àgwà Chineke ndị kacha pụta ìhè?

Olee Ihe Ndị Chineke Merela?

O nwere ike iju gị anya ma ị mata ihe ndị Chineke merela ka ihe nwee ike ịdịrị ụmụ mmadụ ná mma n’ọdịnihu.

Olee Ihe Ndị Chineke Ga-eme?

Gụọ isiokwu a ka ị ghọta ihe ndị ga-eme mgbe ọchịchị Chineke ga-achịwa ụwa niile.

Olee Uru Ịmata Onye Chineke Bụ Ga-abara Gị?

Olee ihe ọma ndị ga-emere ndị mere ka ha na Chineke dịrị ná mma?

I Nwere Ike Ịbụ Enyị Chineke

Gụọ isiokwu a ka ị hụ ihe anọ dị ezigbo mkpa ga-enyere gị aka ịbịaru Chineke nso.