ỤLỌ NCHE Septemba 2014 | Ndị Mmadụ Hà Ga-emebiru Ụwa A Otú Ọ Na-agaghịzi Ekwe Mmekwata?

Olee ihe ga-eme ka a ghara imebi ụwa a otú ọ na-agaghịzi ekwe mmekwata?

ISIOKWU TETA! A

Ndị Mmadụ Hà Ga-emebiru Ụwa A Otú Ọ Na-agaghịzi Ekwe Mmekwata?

Baịbụl buru amụma na ndị mmadụ ga na-emebi ụwa otú a ha si emebi ya ugbu a, ma o kwukwara ihe Chineke ga-eme.

Iwu Chineke Nyere Ụmụ Izrel Ọ̀ Dị Mma?

Ihe anọ ndị ikpe Izrel na-eme ma ha kpewe ikpe.

AKỤKỌ NDỤ

Ndụ M M Ji Jeere Chineke Ozi Baara M Uru

Afọ iri isii na ise gara aga, o nwere otu ihe mere ná ndụ Peter Carrbello nke mere ka ọ gbanwee ihe o ji ndụ ya eme.

Peshitta Siriak Mere Ka A Ghọtakwuo Baịbụl Ndị A Sụgharịrị n’Oge Gboo

Baịbụl Peshitta Siriak mere ka a mata na e nwere ihe ụfọdụ e tinyere na Baịbụl ọgbara ọhụrụ ụfọdụ bụ́ ndị na-adịghị na Baịbụl mgbe e dere ya.

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ànyị kwesịrị ikpegara ndị mmụọ ozi ekpere ka ha nyere anyị aka?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Bụ Alaeze Chineke?

Chọpụta otú Alaeze Chineke si ka ọchịchị ụmụ mmadụ mma.