ỤLỌ NCHE Ọktoba 2014 | Olee Uru Alaeze Chineke Ga-abara Gị?

Ị ga-amata azịza ajụjụ a ma ị chọpụta otú Jizọs na Nna ya na ndị na-erubere Chineke isi si were Alaeze ahụ.

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Mere I Ji Kwesị Ịma Gbasara Alaeze Chineke?

Gịnị mere Ndịàmà Jehova ji ekwukarị gbasara Alaeze Chineke n’agbanyeghị n’ọtụtụ chọọchị enweghị ihe ha na-ekwu gbasara ya?

ISIOKWU TETA! A

Ihe Mere Jizọs Ji Jiri Alaeze Chineke Kpọrọ Ihe

E nwere ezigbo ihe mere Jizọs ji kwuo gbasara Alaeze Chineke karịa ihe ọ bụla ọzọ.

ISIOKWU TETA! A

Olee Uru Alaeze Chineke Ga-abara Gị?

Ọ bụ gị ga-ekpebi ma ọ̀ ga-abara gị uru ma ọ bụ na ọ gaghị abara gị.

IHE ONYEÀMÀ JEHOVA NA ONYE AGBATA OBI YA NWERE IKE ỊKPARỊTA

Olee Mgbe Alaeze Chineke Malitere Ịchị? (Agba nke Mbụ)

Ọ bụrụ na ị ma azịza ajụjụ a, ị̀ ga-ejili Baịbụl kọwaara ya mmadụ?

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Ihe M Na-eche Mgbe Niile Bụ Gbasara Onwe M

Christof Bauer gụrụ Baịbụl nke ọma n’oge ya na nwunye ya ji ụgbọ mmiri gafee Oké Osimiri Atlantik. Gịnị ka ọ mụtara?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Gịnị ka Alaeze Chineke ga-eme nke ọchịchị mmadụ na-enweghị ike ime?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịna-ekpe Ekpere? M Kpee Ekpere Chineke Ọ̀ Ga-aza M?

Ikpe ekpere otú Chineke chọrọ ga-eme ka ọ za ekpere gị.