Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Albania

  • Ebe a bụ Gjirokastër dị́ n’Albania. Ndị a na-enye nwoke a broshọ isiokwu ya bụ Was Life Created?

Fast Facts—Albania

  • 2,762,000—Ndị bi n'obodo a
  • 5,461—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 83—Ọgbakọ dị iche iche
  • 511—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma