Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Malta

  • Ebe a bụ Birgu dị́ na Malta. Ndị a na-enye nwaanyị a traktị isiokwu ya bụ Olee Otú Anyị Ga-esi Amata Azịza Ajụjụ Ndị Na-echu Anyị Ụra?

Fast Facts—Malta

  • 542,000—Ndị bi n'obodo a
  • 877—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 11—Ọgbakọ dị iche iche
  • 643—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ