Gaa n'Isiokwu

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Jehova Emeerela M Ọtụtụ Ihe Ọma

Jehova Emeerela M Ọtụtụ Ihe Ọma

Crystal bụ nwa agbọghọ e dinara mgbe ọ dị obere. O kwuru otú ịmụta ihe Baịbụl na-akụzi si nyere ya aka ka ya na Jehova Chineke dịrị ná mma, ndụ ya abaakwa uru.