Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

OTÚ Ị GA-ESI NA-ENWE OBI ỤTỌ

Mụtakwuo Ihe Ndị Ọzọ

Mụtakwuo Ihe Ndị Ọzọ

Ị̀ JỤTỤLA ONWE GỊ AJỤJỤ NDỊ A?

  • Olee otú ezinụlọ m ga-esi na-enwe obi ụtọ?

  • Olee otú m ga-esi emeta ezigbo ndị enyi ma bụrụkwa ezigbo enyi?

  • Ndị nwụnahụrụ m, hà ga-adị ndụ ọzọ?

  • È nwere mgbe ahụhụ ga-akwụsị?

  • Ụmụ mmadụ hà ga-emecha bibie ụwa a?

  • Okpukpe niile hà na-efe ezi Chineke ahụ?

I NWERE IKE ỊCHỌTA AZỊZA AJỤJỤ NDỊ A NAKWA AZỊZA AJỤJỤ NDỊ ỌZỌ

Gaa n’adres Ịntanet anyị bụ́ jw.org/⁠ig. Ọ dịkwa n’ihe karịrị narị asụsụ itoolu ndị ọzọ. N’ebe ahụ, ị ga-ahụ isiokwu dị iche iche ga-enyere gị aka ná ndụ.

I nwekwara ike ịnọ ebe ahụ lee vidio ndị gosiri otú ndị dị iche iche si chọta ụzọ e si enweta obi ụtọ ma nọgidekwa na ya. Ụfọdụ n’ime ha bụbu ndị na-aṅụ ọgwụ ọjọọ ma ọ bụ ndị nọbu n’ụlọ mkpọrọ. Ndị ọzọ abụrụ ndị gụrụ oké akwụkwọ na ndị sayensị.

I nwere ike ịnọ na jw.org gụọ ma ọ bụ danloduo Baịbụl nakwa akwụkwọ ndị ọzọ ga-amasị gị n’akwụghị ụgwọ ọ bụla. Ụfọdụ n’ime akwụkwọ ndị ahụ bụ: