ỤLỌ NCHE Mach 2013 | Olee Uru Mbilite n’Ọnwụ Jizọs Baara Gị?

Ò nwere uru mbilite n’ọnwụ Jizọs baara gị taa?

ISIOKWU TETA! A

À Kpọlitere Jizọs n’Ọnwụ n’Eziokwu?

Ebe ọ bụ na mbilite n’ọnwụ Jizọs so n’ihe dị oké mkpa Baịbụl na-akụzi, anyị kwesịrị ịmata ma ò mere eme n’eziokwu.

ISIOKWU TETA! A

Mbilite n’Ọnwụ Jizọs Ga-eme Ka Ndị Ọzọ Nweta Ndụ Ebighị Ebi.

Chegodị otú ndụ ga-adị mgbe ndị mmadụ na-agaghị anwụkwa anwụ ma ọ bụ taa ahụhụ!

Ị̀ Maara?

Olee otú ndị Juu oge ochie si akwadebe ozu tupu ha elie ya? È liri Jizọs otú ndị Juu si eli ozu?

NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ, SỊ

Jizọs Ò Kwere Onye Ajọ Omume ahụ Nkwa na Ọ Ga-aga Eluigwe?

Jizọs kwere onye ajọ omume ahụ nkwa, sị: “Mụ na gị ga-anọ na Paradaịs.” Gịnị ka ihe a Jizọs kwuru pụtara?

AKỤKỌ NDỤ

“M Hụrụ, ma Aghọtaghị M”

Olivier nwere ọtụtụ nsogbu n’ihi na ọ dara ogbi. Gụọ akụkọ a ka ị hụ otú Jehova si nyere ya aka.

BỊARUO CHINEKE NSO

“Olee nke Bụ́ nke Mbụ n’Ime Ihe Niile E Nyere n’Iwu?”

E nwere ike ikwu na naanị ihe Chineke chọrọ anyị n’aka bụ ịhụnanya.

KỤZIERE ỤMỤ GỊ IHE

Pita na Ananayas Ghara Ụgha—Gịnị Ka Ihe Ha Mere Na-akụziri Anyị?

Gụọ akụkọ a ka ị hụ ihe mere e ji gbaghara otu n’ime ha ma a gbagharaghị onye nke ọzọ.

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Gịnị mere e ji akpọ Jizọs Ọkpara Chineke? Olee mgbe e kere ya?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ndịàmà Jehova Hà Bụ Ndị Kraịst?

Biko, legodị ihe ụfọdụ mere anyị ji dị iche na chọọchị ndị na-ekwu na ha bụ Ndị Kraịst.