Gaa n'Isiokwu

Ha Kwesịrị Ntụkwasị Obi Mgbe A Na-akpagbu Ha

Gụọ gbasara otú Okwu Chineke si enyere Ndịàmà Jehova aka ịnọgide na-ekwesị ntụkwasị obi mgbe a na-akpagbu ha.

Ụlọ E Wusiri Ike A Nọ Nwalee Okwukwe Ụmụnna Anyị

A tụrụ ọtụtụ narị Ndịàmà Jehova akọnuche ha na-ekweghị ha baa amị mkpọrọ n’ụlọ a e wusiri ike na Spen.

Anyị Ekweghị Emebi Iwu Chineke

Nwanna Daniel Lokollo chetara otú ndị na-eche ya nche n’ụlọ mkpọrọ si mesie ya ike.

Nsogbu A Na-enye Ha Emeghị Ka Ha Kwụsị Ife Jehova

Gịnị ka ndị mmadụ mere gbasara nsogbu ahụ a na-enye Ndịàmà Jehova na Jọjia?

M Kpebisiri Ike Ịbụ Onye Agha Kraịst

A tụrụ Demetrius Psarras mkpọrọ n’ihi na ọ jụrụ ịga agha. N’agbanyeghị ya, ọ kwụsịghị ito Chineke ma mgbe ọnwụnwa kpụ ọkụ n’ọnụ bịaara ya.

O Si n’Aka Ndị Mkpọrọ Mụta Ihe

Mgbe otu nwoke nọ n’Eritria, o ji anya ya hụ otú Ndịàmà Jehova si eme ihe ha na-akụzi.

Mpempe Akwụkwọ Dị n’Okpuru Ígwè E Ji Asa Ákwà

Otu nne esi ụzọ bụ́ ịgba kụziere ụmụ ya eziokwu dị na Baịbụl.

E Jiri Obiọma Mesoo Ndị Ụkọchukwu Iwe Ji Ihe

Baịbụl gbara anyị ume ka anyị jiri obiọma na-emeso ndị ọzọ ihe, ọ bụrụgodị na a kpasuo anyị iwe. Ndụmọdụ a ọ̀ na-arụpụta ihe?

“M Ma na Alaeze Chineke Ga-abịarịrị”

A tụrụ Nwanna Efraín De La Cruz mkpọrọ n’ụlọ mkpọrọ asaa, kụọkwa ya akụghị akụ maka na ọ na-ezi ndị mmadụ ozi ọma. Olee ihe mere na ọ kwụsịghị izi ndị mmadụ ozi ọma kemgbe ihe karịrị afọ iri isii?

Onye Ọsụ Ụzọ Na-anaghị Atụ Egwu

N’afọ iri isii o ji jeere Jehova ozi, Nwanna André Elias kwụsiri ike n’okwukwe ya mgbe a na-agba ya ajụjụ na mgbe e yiri ya egwu ọnwụ.

Mụ na Chineke na Mama M Dịzi ná Mma

Mgbe Michiyo Kumagai kwụsịrị ife ndị nna nna ya, ya na mama ya adịghịzi ná mma. Olee otú Michiyo si mee ka ha dịkwa ná mma?